| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 121 | Zany | Onye na-akpa amụ. | Jester, Clown |
| 122 | Zeel | Mmasị, ọnụnụ ọkụ n'obi. | Enthusiasm, keenness. |
| 123 | Zenith | Elu elu. | Summit, Climax |
| 124 | Zero | Nkịtị. | Nothing. |
| 125 | Zest | Oke mmasị; aṅụrị. | Great Interest. |
| 126 | Zion | Jerusalem ochie ugwu dị na ya | Ancient Jerusalem where there is hill |
| 127 | Zip | Oke ụda. | Whizzing sound. |
| 128 | Zombi | Ozu. | Soulless Corpse. |
| 129 | Zone | Mpaghara. | Encircling band. |
| 130 | Zoodynamics | Ọmụmụ ihe omimi gbasara ka anụ ọhịa si biri n'ebe dị iche iche. | Science of geographyical distribution of animals. |
| 131 | Zoology | Akụkọ gbasara anụ ọhịa. | Natural History of animals. |
| 132 | Zoom | Kwọlị. | Move upwards at high speed. |
| 133 | Zoophyte | Anụ ọhịa dị ka osisi. | Plant-like animal. |
| 134 | Zouave | Onye agha ndị Frenchi. | Soldier of French infantry. |
| 135 | Zygote | Akwa nwa digoro n'ime ya. | Fertilised egg-cell. |
| 136 | Zymotic | Gbasara ọrịa mbute. | Of diseas, due to germs contamination from outside. |