| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 101 | Yank | Dọ n'ike. | Pull Quickly. |
| 102 | Yap | Ụja. | Bark. |
| 103 | Yard | Ogige. | Enclosed piece of ground within the house. |
| 104 | Yarn | Kọ akụkọ. | Tell a tale. |
| 105 | Yarrow | Osisi na-esi isi ụtọ. | Scented plant. |
| 106 | Yashmak | Ụdị akwa ụmụ nwanyị na-ekpe ụka alakụba na-eyi. | Veil worn by Muslim women. |
| 107 | Yaw | Dapụ. | Fall off. |
| 108 | Yawn | Ghe Ughere. | Open mouth wide especially in hunger or sleepness. |
| 109 | Yaws | Ọrịa na-efe efe nke anụ ahụ. | Contagious skin disease. |
| 110 | Yea | Ee. | Yes. |
| 111 | Year | Afọ. | A period of 365 days, or 366 in a leap year, divided into 12 months: |
| 112 | Yearn | Juputa n'ebere; Cho | Be filled with pity; Desire. |
| 113 | Yellow | Na-acha edo edo. | Of the colour of lemon. |
| 114 | Yelp | Tie mkpu. | Give a quack shrill cry. |
| 115 | Yet | Mana. | Still. |
| 116 | Yield | Mkpụrụ. | Produce, proceed. |
| 117 | Yoke | Okporo osisi a na-ekedo n'onụ anụ abụọ iji jikọ ha ọnụ. | Bar of wood put across the neck of two animals to hold them together. |
| 118 | Young | Nwata. | Not far advanced in growth. |
| 119 | Youth | Nwata. | Young person. |
| 120 | Yule | Oge emume ekeresimesi. | Christmas festival or season. |