| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 81 | Wall | Mgbidi. | Structure of brick. |
| 82 | Wallaby | Obere anụ ọhịa nwere ogologo ụkwụ o ji ama ama. | Small kangaroo. |
| 83 | Wallah | Onye ahịa. | Merchant. |
| 84 | Wallaroo | Ụdị anụ ọhịa na-ama ama nke nnukwu ya. | Large kind of Kangaroo. |
| 85 | Wallet | Obere akapa. | Small bag. |
| 86 | Wallop | Tisi ike. | Beat soundly. |
| 87 | Waltz | Egwu. | Dance. |
| 88 | Wander | Kpagharị. | Roam aimlessly. |
| 89 | Wane | Belata. | Decline. |
| 90 | Wangle | Kpachapụ anya. | Take care of skillfully. Manipulate. |
| 91 | Wanigan | Ebe a na-edebe ngwo ngwo. | Storing place. |
| 92 | Wanton | Enweghi mgbochi; esighi ike. | Unrestrained; loose. |
| 93 | War | Ọgụ; Agha | Fighting between two persons or nations. |
| 94 | Warble | Were olu na-egbu arịrị wee kwe ukwe. | Sing with trills. |
| 95 | Xenogamy | Mmekọ dị n'etiti ifuru abụọ. | Cross-fertilization. |
| 96 | Xylocarp | Mkpụrụ osisi siri ike. | Seed with hard cover. |
| 97 | Xylophone | Ngwa egwu. | Musical Instrument. |
| 98 | Yahoo | Anụ ọhịa dị ka mmadụ. | Manlike Animal |
| 99 | Yak | Ụdi anụ ọhịa. | A kind of wild animal. |
| 100 | Yam | Ji. | Large edible tuber. |