| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 61 | Obloquy | Mkpọri; ntigharị anya; ihere | Abuse, reproach, detraction; disgrace |
| 62 | Obnoxious | Na-ewute. | Offensive dislike. |
| 63 | Obscure | Adịghị enwusi ike. | Dim |
| 64 | Obsecrate | Rịọ | Beseech |
| 65 | Obsequies | Akwamozu | Funeral rites |
| 66 | Obsequious | Nọ n'okpuru | Servile |
| 67 | Wad | Ukwu akwukwọ ego. | Thick roll of banknotes. |
| 68 | Waddle | Dọga ije. | Walk like a duck. |
| 69 | Wade | Wagharị. | Walk through something that obstructs movement. |
| 70 | Waft | Wefe site na mmiri ma ọ bụ n'ikuku. | Convey smoothly through water or air. |
| 71 | Wag | Gagharị. | Move to and fro. |
| 72 | Wage | Ụgwọ ọrụ. | Reward or payment for work done. |
| 73 | Waggon | Ụgbọ ala eji ebu ibu. | Four Wheeled vehicle for heavy load. |
| 74 | Waif | Onye enweghị ụlọ. | Homeless person. |
| 75 | Wail | Kwa arịrị. | Lament. |
| 76 | Waist | Ukwu. | Part of body between hips and ribs. |
| 77 | Wait | Chere. | Be expecting. |
| 78 | Waive | Kwe; Hapụ. | Not to insist on; Forgo. |
| 79 | Wake | Kpọte. | Rouse from sleep. |
| 80 | Walk | Ga ije. | Move on foot. |